-
Nehemaya 13:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 O wee ruo na, ngwa ngwa ọchịchịrị gbara n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem tupu ụbọchị izu ike eruo, m nyere iwu ozugbo, e wee mechie ibo ya niile.+ M kwukwara ka ha ghara imeghe ha ruo mgbe ụbọchị izu ike gasịrị; m mekwara ka ụfọdụ n’ime ndị na-ejere m ozi guzo n’ọnụ ụzọ ámá ka a ghara ibubata ibu ọ bụla n’ụbọchị izu ike.+
-