3 M wee sị ha: “A gaghị emeghe ọnụ ụzọ ámá+ Jeruselem ruo mgbe anyanwụ chasiwara ike; mgbe ha guzokwa nso, ha ga-emechi ibo ya niile ma kpọchie ha.+ Meekwa ka ndị nche bi na Jeruselem guzoro, onye nke ọ bụla n’ebe ọ ga-eche nche, onye nke ọ bụla n’ihu ụlọ ya.”+