Nehemaya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee si n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ pụọ n’abalị ruo n’ihu Isi Iyi Nnukwu Agwọ nakwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ,+ m nọkwa na-enyocha mgbidi+ Jeruselem, otú e si kwatuo ya, ọkụ repịakwara ọnụ ụzọ ámá+ ya niile. Nehemaya 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.
13 M wee si n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ pụọ n’abalị ruo n’ihu Isi Iyi Nnukwu Agwọ nakwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ,+ m nọkwa na-enyocha mgbidi+ Jeruselem, otú e si kwatuo ya, ọkụ repịakwara ọnụ ụzọ ámá+ ya niile.
39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.