Ọpụpụ 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+ 1 Ihe E Mere 9:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ụfọdụ n’ime ụmụ ndị nchụàjà bụ ndị na-eme ihe otite+ a na-agwa mmanụ bọlsọm.
25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+