13 Ọ bụ Amazaya eze Juda bụ́ nwa Jehoash nwa Ehazaya ka Jehoash eze Izrel jidere na Bet-shimesh. E mesịa, ha bịara na Jeruselem, o wee kwatuo mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Nkuku,+ bụ́ ebe dị narị kubit anọ.
38 Ìgwè nke ọzọ na-ekwe ukwe ekele+ nọ na-aga n’ihu ha, mụ onwe m wee na-eso ha, ọkara ndị ọzọ ana-esokwa ha n’elu mgbidi nke dị elu karịa Ụlọ Elu Ekwú Ighe Ihe+ nakwa n’elu Mgbidi Sara Mbara,+