Joshụa 15:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 na Kaịla+ na Akzib+ na Marisha;+ obodo itoolu na ógbè ndị dị n’ime ha. 1 Samuel 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka oge na-aga, ha bịara kọọrọ Devid, sị: “Lee, ndị Filistia na-ebuso Kaịla+ agha, ha na-ebukọrọkwa ihe dị n’ebe nzọcha mkpụrụ.”+ 1 Ihe E Mere 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ nwunye Hodaya, nwanne Neham, bụ nna Kaịla+ onye Gerem nakwa Eshtemoa onye Meakat.
23 Ka oge na-aga, ha bịara kọọrọ Devid, sị: “Lee, ndị Filistia na-ebuso Kaịla+ agha, ha na-ebukọrọkwa ihe dị n’ebe nzọcha mkpụrụ.”+