Nehemaya 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọtụtụ ndị nọ na Juda ṅụụrụ ya iyi, n’ihi na ọ bụ ya lụrụ nwa Shekanaya nwa Era;+ Jehohenan nwa ya lụkwara nwa Meshọlam+ nwa Berekaya.
18 N’ihi na ọtụtụ ndị nọ na Juda ṅụụrụ ya iyi, n’ihi na ọ bụ ya lụrụ nwa Shekanaya nwa Era;+ Jehohenan nwa ya lụkwara nwa Meshọlam+ nwa Berekaya.