Jenesis 47:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Josef wee zụtara Fero ala ndị Ijipt dum,+ n’ihi na onye ọ bụla n’ime ndị Ijipt rere ala ya, n’ihi na ụnwụ ahụ kpara ha aka ọjọọ; ala ha wee ghọọ nke Fero.
20 Josef wee zụtara Fero ala ndị Ijipt dum,+ n’ihi na onye ọ bụla n’ime ndị Ijipt rere ala ya, n’ihi na ụnwụ ahụ kpara ha aka ọjọọ; ala ha wee ghọọ nke Fero.