1 Ihe E Mere 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ ọgụgụ ha na ụmụnne ha bụ́ ndị a zụrụ azụ ịbụrụ Jehova abụ+ dị narị mmadụ abụọ na iri asatọ na asatọ, ha niile bụ ndị ọkà.+ Ezra 2:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ndị na-abụ abụ, bụ́ ụmụ Esaf,+ otu narị na iri abụọ na asatọ.
7 Ọnụ ọgụgụ ha na ụmụnne ha bụ́ ndị a zụrụ azụ ịbụrụ Jehova abụ+ dị narị mmadụ abụọ na iri asatọ na asatọ, ha niile bụ ndị ọkà.+