Ezra 2:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 e wezụga ohu ha ndị ikom na ohu ha ndị inyom, ndị dị puku asaa, narị atọ na iri atọ na asaa; ha nwekwara ndị ikom na-abụ abụ+ na ndị inyom na-abụ abụ, ndị dị narị abụọ.
65 e wezụga ohu ha ndị ikom na ohu ha ndị inyom, ndị dị puku asaa, narị atọ na iri atọ na asaa; ha nwekwara ndị ikom na-abụ abụ+ na ndị inyom na-abụ abụ, ndị dị narị abụọ.