Ọpụpụ 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ọnwa a ga-abụrụ unu mbido ọnwa. Ọ ga-abụrụ unu ọnwa mbụ n’afọ.+ Esta 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ọnwa nke mbụ,+ ya bụ, n’ọnwa Naịsan, n’afọ nke iri na abụọ+ nke ọchịchị Eze Ahazuirọs, e fere Pua,+ ya bụ, Nza,+ n’ihu Heman kwa ụbọchị nakwa kwa ọnwa, ruo n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+
7 N’ọnwa nke mbụ,+ ya bụ, n’ọnwa Naịsan, n’afọ nke iri na abụọ+ nke ọchịchị Eze Ahazuirọs, e fere Pua,+ ya bụ, Nza,+ n’ihu Heman kwa ụbọchị nakwa kwa ọnwa, ruo n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+