Nehemaya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Nehemaya+ nwa Hakalaya kwuru: O wee ruo n’ọnwa Kislev,+ n’afọ nke iri abụọ,+ na mụ onwe m nọ na Shushan+ bụ́ obí eze.
1 Okwu Nehemaya+ nwa Hakalaya kwuru: O wee ruo n’ọnwa Kislev,+ n’afọ nke iri abụọ,+ na mụ onwe m nọ na Shushan+ bụ́ obí eze.