9 Rihọm+ bụ́ onyeisi ndị na-arụrụ ndị ọchịchị ọrụ na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha ndị ọzọ, ndị ikpe na ndị gọvanọ ọkwá ha dị ala bụ́ ndị nọ n’ofe Osimiri Yufretis,+ ndị odeakwụkwọ,+ ndị Irek,+ ndị Babịlọn,+ ndị bi na Susa,+ ya bụ, ndị Ilam,+