Daniel 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M wee malite ịnụ olu mmadụ n’etiti Yulaị,+ o wee jiri oké olu, sị: “Gebriel,+ mee ka onye ahụ ghọta ihe ọ hụrụ.”+
16 M wee malite ịnụ olu mmadụ n’etiti Yulaị,+ o wee jiri oké olu, sị: “Gebriel,+ mee ka onye ahụ ghọta ihe ọ hụrụ.”+