Nehemaya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Nehemaya+ nwa Hakalaya kwuru: O wee ruo n’ọnwa Kislev,+ n’afọ nke iri abụọ,+ na mụ onwe m nọ na Shushan+ bụ́ obí eze. Esta 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na Eze Ahazuirọs nọ ọdụ n’oge ahụ n’ocheeze ya+ nke dị na Shushan+ bụ́ obí eze,+ Daniel 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee malite ịhụ ọhụụ ahụ; o wee ruo na, ka m nọ na-ahụ ọhụụ, m nọ na Shushan+ bụ́ obí eze, nke dị n’Ilam+ bụ́ ógbè a na-achị achị; m wee hụ n’ọhụụ ahụ na mụ onwe m nọ n’ọwa mmiri Yulaị.+
1 Okwu Nehemaya+ nwa Hakalaya kwuru: O wee ruo n’ọnwa Kislev,+ n’afọ nke iri abụọ,+ na mụ onwe m nọ na Shushan+ bụ́ obí eze.
2 M wee malite ịhụ ọhụụ ahụ; o wee ruo na, ka m nọ na-ahụ ọhụụ, m nọ na Shushan+ bụ́ obí eze, nke dị n’Ilam+ bụ́ ógbè a na-achị achị; m wee hụ n’ọhụụ ahụ na mụ onwe m nọ n’ọwa mmiri Yulaị.+