Ezra 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze wee zigara Rihọm+ bụ́ onyeisi ndị na-arụrụ ndị ọchịchị ọrụ na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha ndị ọzọ+ bi na Sameria na ndị ọzọ nọ n’ofe Osimiri Yufretis ozi, sị: “Ana m ekele unu!+ Ugbu a, Ezra 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe a gụsịịrị Rihọm+ na Shimshaị+ bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha+ akwụkwọ ozi eze Atazaksis, ha ji ọsọ gaa Jeruselem, gakwuru ndị Juu wee jiri ngwá agha mee ka ha kwụsị ọrụ.+
17 Eze wee zigara Rihọm+ bụ́ onyeisi ndị na-arụrụ ndị ọchịchị ọrụ na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha ndị ọzọ+ bi na Sameria na ndị ọzọ nọ n’ofe Osimiri Yufretis ozi, sị: “Ana m ekele unu!+ Ugbu a,
23 Mgbe a gụsịịrị Rihọm+ na Shimshaị+ bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha+ akwụkwọ ozi eze Atazaksis, ha ji ọsọ gaa Jeruselem, gakwuru ndị Juu wee jiri ngwá agha mee ka ha kwụsị ọrụ.+