-
Ezra 4:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Mgbe a gụchaara Rihọm na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ akwụkwọ ozi Eze Atazaksis, ha gawara Jeruselem ozugbo, gakwuru ndị Juu ma manye ha ka ha kwụsị ọrụ ahụ.
-