Ezra 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe a gụsịịrị Rihọm+ na Shimshaị+ bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha+ akwụkwọ ozi eze Atazaksis, ha ji ọsọ gaa Jeruselem, gakwuru ndị Juu wee jiri ngwá agha mee ka ha kwụsị ọrụ.+
23 Mgbe a gụsịịrị Rihọm+ na Shimshaị+ bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọrụ ibe ha+ akwụkwọ ozi eze Atazaksis, ha ji ọsọ gaa Jeruselem, gakwuru ndị Juu wee jiri ngwá agha mee ka ha kwụsị ọrụ.+