Esta 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ ya mere ndị Juu bi n’ime ime obodo, ndị bi n’ógbè ndị dịpụrụ adịpụ, ji na-eme ka abalị iri na anọ n’ọnwa Eda+ bụrụ ụbọchị ịṅụrị ọṅụ+ na nke iri oriri na ụbọchị ikpori ndụ+ na inyerịta ihe.+
19 Ọ bụ ya mere ndị Juu bi n’ime ime obodo, ndị bi n’ógbè ndị dịpụrụ adịpụ, ji na-eme ka abalị iri na anọ n’ọnwa Eda+ bụrụ ụbọchị ịṅụrị ọṅụ+ na nke iri oriri na ụbọchị ikpori ndụ+ na inyerịta ihe.+