Abụ Ọma 118:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mkpu ọṅụ na mkpu nzọpụta+Na-ada n’ụlọikwuu+ ndị ezi omume.+Aka nri Jehova na-akpa ike.+ Abụ Ọma 145:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha ga-ekwu okwu nke ukwuu banyere ịdị mma gị dị ukwuu,+Ha ga-etikwa mkpu ọṅụ n’ihi ezi omume gị.+ Aịzaya 65:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Ndị ohu m ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na obi dị ha mma,+ ma unu onwe unu ga-eti mkpu ákwá n’ihi obi mwute, unu ga-akwa ákwá n’ihi ịda mbà na mmụọ.+
14 Lee! Ndị ohu m ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na obi dị ha mma,+ ma unu onwe unu ga-eti mkpu ákwá n’ihi obi mwute, unu ga-akwa ákwá n’ihi ịda mbà na mmụọ.+