Matiu 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ma a ga-atụpụ ụmụ alaeze+ n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.”+ Matiu 24:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ+ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+ Luk 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé,+ mgbe unu ga-ahụ Ebreham na Aịzik na Jekọb na ndị amụma niile n’alaeze Chineke,+ ma a tụpụ unu onwe unu n’èzí.
12 ma a ga-atụpụ ụmụ alaeze+ n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.”+
51 ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ+ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+
28 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé,+ mgbe unu ga-ahụ Ebreham na Aịzik na Jekọb na ndị amụma niile n’alaeze Chineke,+ ma a tụpụ unu onwe unu n’èzí.