2 Ihe E Mere 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị Livaị+ ndị si n’agbụrụ Kohat+ na ndị si n’agbụrụ Kora+ wee bilie jiri oké olu too Jehova bụ́ Chineke Izrel.+ Abụ Ọma 77:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 77 M ga-eji olu m tikuo Chineke,+M ga-eji olu m tikuo Chineke, ọ ga-egekwa m ntị.+
19 Ndị Livaị+ ndị si n’agbụrụ Kohat+ na ndị si n’agbụrụ Kora+ wee bilie jiri oké olu too Jehova bụ́ Chineke Izrel.+