Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye a nke nọ n’ahụhụ kpọkuru Jehova, o wee nụ ya.+Ọ zọpụtakwara ya n’ahụhụ ya niile.+ Abụ Ọma 116:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ tọworo m ntị n’ala,+M ga-akpọku ya ụbọchị ndụ m niile.+ Ilu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jehova nọ ndị ajọ omume n’ebe dị anya,+ ma ekpere ndị ezi omume ka ọ na-anụ.+