Jenesis 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E wee kechaa eluigwe na ụwa na ihe niile dị n’ime ha.+ Abụ Ọma 148:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Toonụ ya, unu ndị mmụọ ozi ya niile.+Toonụ ya, unu ụsụụ ndị agha ya dum.+ Matiu 26:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ka ì chere na mụ apụghị ịrịọ Nna m ka o zitere m ugbu a ihe karịrị ụsụụ ndị mmụọ ozi iri na abụọ?+
53 Ka ì chere na mụ apụghị ịrịọ Nna m ka o zitere m ugbu a ihe karịrị ụsụụ ndị mmụọ ozi iri na abụọ?+