Ọpụpụ 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee, m ga-eme ka ihe oriri si n’eluigwe zooro unu dị ka mmiri;+ onye ọ bụla n’ime ndị m ga-agakwa kporo nke ga-ezuru ya n’ụbọchị,+ ka m wee lee ha ule mata ma hà ga-eje ije n’iwu m ma ọ bụ na ha agaghị eje.+
4 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee, m ga-eme ka ihe oriri si n’eluigwe zooro unu dị ka mmiri;+ onye ọ bụla n’ime ndị m ga-agakwa kporo nke ga-ezuru ya n’ụbọchị,+ ka m wee lee ha ule mata ma hà ga-eje ije n’iwu m ma ọ bụ na ha agaghị eje.+