Esta 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze wee sị ya: “Ọ̀ bụ gịnị, Esta nwunye m, gịnịkwa ka ị chọrọ ka m meere gị?+ Ọ bụrụgodị ọkara alaeze m,+ a ga-enye gị ya!” Esta 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee gwa Esta n’ụbọchị nke abụọ n’oge oriri+ ahụ, sị: “Gịnị ka ị na-arịọ ka e meere gị,+ Esta nwunye m? Ka e nye gị ya.+ Gịnịkwa ka ị chọrọ ka m meere gị? Ọ bụrụgodị ọkara alaeze m,+ a ga-enye gị ya!”
3 Eze wee sị ya: “Ọ̀ bụ gịnị, Esta nwunye m, gịnịkwa ka ị chọrọ ka m meere gị?+ Ọ bụrụgodị ọkara alaeze m,+ a ga-enye gị ya!”
2 Eze wee gwa Esta n’ụbọchị nke abụọ n’oge oriri+ ahụ, sị: “Gịnị ka ị na-arịọ ka e meere gị,+ Esta nwunye m? Ka e nye gị ya.+ Gịnịkwa ka ị chọrọ ka m meere gị? Ọ bụrụgodị ọkara alaeze m,+ a ga-enye gị ya!”