Levitikọs 25:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ala ahụ ga-emepụtakwa mkpụrụ ya,+ unu ga-erijukwa afọ ma biri na ya n’obi iru ala.+ Diuterọnọmi 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Mgbe i riri ihe wee rijuo afọ,+ ị ga-agọzi+ Jehova bụ́ Chineke gị n’ihi ezi ala nke o nyere gị.+ Hosia 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha tara nri n’ebe ịta nri ha, afọ juru ha.+ Ha rijuru afọ, obi ha wee fụlie ha elu.+ Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+
6 Mgbe ha tara nri n’ebe ịta nri ha, afọ juru ha.+ Ha rijuru afọ, obi ha wee fụlie ha elu.+ Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+