Esta 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Esta nwunye eze wee zaa, sị: “Ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, eze, ọ bụrụkwa na ọ dị eze mma, m na-arịọ ka e nye m mkpụrụ obi m,+ m na-arịọkwa ka e nye m ndị m.+ Ilu 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka i wee nweta ihu ọma na ezi nghọta n’anya Chineke na mmadụ.+
3 Esta nwunye eze wee zaa, sị: “Ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, eze, ọ bụrụkwa na ọ dị eze mma, m na-arịọ ka e nye m mkpụrụ obi m,+ m na-arịọkwa ka e nye m ndị m.+