Ndị Ikpe 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, Jehova weere ha resi+ Jebin eze Kenan, onye chịrị na Hezọ;+ onyeisi ndị agha ya bụ Sisera,+ o bikwa na Haroshet+ nke ndị mba ọzọ. Ndị Ikpe 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka Midian+ ruo afọ asaa.
2 Ya mere, Jehova weere ha resi+ Jebin eze Kenan, onye chịrị na Hezọ;+ onyeisi ndị agha ya bụ Sisera,+ o bikwa na Haroshet+ nke ndị mba ọzọ.
6 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka Midian+ ruo afọ asaa.