Diuterọnọmi 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Kpọkọta ụmụ Izrel,+ ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na onye mbịarambịa nke nọ n’ime obodo gị, ka ha wee gee ntị, ka ha mụtakwa ihe,+ ka ha tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma lezie anya idebe ihe niile e kwuru n’iwu a. Nehemaya 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ezra onye nchụàjà+ wee weta iwu ahụ n’ihu ọgbakọ+ nke ndị ikom na ndị inyom na ndị niile pụrụ ige ntị wee ghọta ihe,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+
12 Kpọkọta ụmụ Izrel,+ ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na onye mbịarambịa nke nọ n’ime obodo gị, ka ha wee gee ntị, ka ha mụtakwa ihe,+ ka ha tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma lezie anya idebe ihe niile e kwuru n’iwu a.
2 Ezra onye nchụàjà+ wee weta iwu ahụ n’ihu ọgbakọ+ nke ndị ikom na ndị inyom na ndị niile pụrụ ige ntị wee ghọta ihe,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+