Ọnụ Ọgụgụ 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel bụ nke m, ma mmadụ ma anụmanụ.+ N’ụbọchị m gburu ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt+ ka m doro ha nsọ ka ha bụrụ nke m.+
17 N’ihi na nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel bụ nke m, ma mmadụ ma anụmanụ.+ N’ụbọchị m gburu ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt+ ka m doro ha nsọ ka ha bụrụ nke m.+