Ọnụ Ọgụgụ 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na ọ bụ m nwe nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ, ma mmadụ ma anụmanụ.+ M mere ka ha dịrị m nsọ n’ụbọchị m gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt.+
17 N’ihi na ọ bụ m nwe nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ, ma mmadụ ma anụmanụ.+ M mere ka ha dịrị m nsọ n’ụbọchị m gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt.+