2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, natakwa ndị isi+ ha niile mkpara iri na abụọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, otu mkpara+ maka otu ọnụmara. Ị ga-ede aha onye nke ọ bụla na mkpara ya.
12 o wee sị ha: “Unu onwe unu bụ ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu na ụmụnne unu, unu ga-ebugotekwa igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel n’ebe m kwadebeere ya.