Joshụa 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị isi ahụ wee sị ha: “Hapụnụ ha ka ha dịrị ndụ, ka ha ghọọkwa ndị na-akpatara nzukọ a dum+ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri, dị nnọọ ka ndị isi kwere ha ná nkwa.”+ Ezra 2:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ndị Netinim+ niile na ụmụ ndị na-ejere Sọlọmọn ozi mụrụ dị narị atọ na iri itoolu na abụọ.+
21 Ndị isi ahụ wee sị ha: “Hapụnụ ha ka ha dịrị ndụ, ka ha ghọọkwa ndị na-akpatara nzukọ a dum+ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri, dị nnọọ ka ndị isi kwere ha ná nkwa.”+