11 Ha ga-abụ ndị na-eje ozi n’ebe nsọ m dị ka ndị na-elekọta ọnụ ụzọ ámá nke Ụlọ ahụ, bụrụkwa ndị na-eje ozi n’Ụlọ ahụ.+ Ọ bụ ha ga-egbu anụ a ga-eji chụọ àjà a na-esurecha n’ọkụ nakwa àjà a ga-achụ maka ndị ọzọ,+ ha ga-eguzo n’ihu ha na-ejere ha ozi.+