1 Ihe E Mere 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze. Nehemaya 12:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 N’ihi na n’ụbọchị Devid na Esaf n’oge gara aga, e nwere ndị isi nke ndị na-abụ abụ,+ a na-abụkwara Chineke abụ otuto ma na-enye ya ekele.+
6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze.
46 N’ihi na n’ụbọchị Devid na Esaf n’oge gara aga, e nwere ndị isi nke ndị na-abụ abụ,+ a na-abụkwara Chineke abụ otuto ma na-enye ya ekele.+