Ezra 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ ihe e dere n’akwụkwọ ozi Eze Atazaksis degaara Ezra bụ́ onye nchụàjà na ọkà n’idepụta ihe,+ bụ́ ọkà n’idepụta ihe dị n’iwu Jehova na ihe dị n’ụkpụrụ o nyere Izrel:
11 Nke a bụ ihe e dere n’akwụkwọ ozi Eze Atazaksis degaara Ezra bụ́ onye nchụàjà na ọkà n’idepụta ihe,+ bụ́ ọkà n’idepụta ihe dị n’iwu Jehova na ihe dị n’ụkpụrụ o nyere Izrel: