-
2 Ihe E Mere 7:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Ndị nchụàjà+ guzokwa n’ebe ha na-arụ ọrụ, ndị Livaị+ jikwa ngwá egwú+ e ji abụrụ Jehova abụ guzoro, bụ́ ngwá egwú eze Devid+ mere ka e jiri ha na-ekele Jehova, sị, “n’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi,” bụ́ nke ha na-ekwu n’oge Devid si n’aka ha na-enye otuto; ndị nchụàjà nọkwa na-afụsi opi ike+ n’ihu ha, ebe ụmụ Izrel dum guzo ọtọ.
-