1 Ndị Eze 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ obere idé nke ụlọ Jehova+ na nke ụlọ eze, jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ+ akwara maka ndị na-abụ abụ. E butetụbeghị osisi algọm ndị há otú a, a hụbeghịkwa ndị há otú a ruo taa. Abụ Ọma 138:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-emezu ihe o zubere banyere m.+Jehova, obiọma gị na-adịru mgbe ebighị ebi.+Ahapụla ọrụ aka gị.+
12 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ obere idé nke ụlọ Jehova+ na nke ụlọ eze, jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ+ akwara maka ndị na-abụ abụ. E butetụbeghị osisi algọm ndị há otú a, a hụbeghịkwa ndị há otú a ruo taa.
8 Jehova ga-emezu ihe o zubere banyere m.+Jehova, obiọma gị na-adịru mgbe ebighị ebi.+Ahapụla ọrụ aka gị.+