Ezra 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Izrel ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta wee rie ya,+ tinyere onye ọ bụla nke kewapụworo onwe ya n’adịghị ọcha+ nke mba ndị dị n’ala ahụ wee sonyere ha, iji chọọ Jehova bụ́ Chineke Izrel.+
21 Ụmụ Izrel ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta wee rie ya,+ tinyere onye ọ bụla nke kewapụworo onwe ya n’adịghị ọcha+ nke mba ndị dị n’ala ahụ wee sonyere ha, iji chọọ Jehova bụ́ Chineke Izrel.+