Nehemaya 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ìgwè nke ọzọ na-ekwe ukwe ekele+ nọ na-aga n’ihu ha, mụ onwe m wee na-eso ha, ọkara ndị ọzọ ana-esokwa ha n’elu mgbidi nke dị elu karịa Ụlọ Elu Ekwú Ighe Ihe+ nakwa n’elu Mgbidi Sara Mbara,+ Nehemaya 12:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 E mesịa, ìgwè abụọ ahụ nke na-ekwe ukwe ekele+ guzoro n’ụlọ+ ezi Chineke, tinyere mụ onwe m na ọkara ndị osote onye na-achị achị mụ na ha so,+
38 Ìgwè nke ọzọ na-ekwe ukwe ekele+ nọ na-aga n’ihu ha, mụ onwe m wee na-eso ha, ọkara ndị ọzọ ana-esokwa ha n’elu mgbidi nke dị elu karịa Ụlọ Elu Ekwú Ighe Ihe+ nakwa n’elu Mgbidi Sara Mbara,+
40 E mesịa, ìgwè abụọ ahụ nke na-ekwe ukwe ekele+ guzoro n’ụlọ+ ezi Chineke, tinyere mụ onwe m na ọkara ndị osote onye na-achị achị mụ na ha so,+