13 M wee si n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ pụọ n’abalị ruo n’ihu Isi Iyi Nnukwu Agwọ nakwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ,+ m nọkwa na-enyocha mgbidi+ Jeruselem, otú e si kwatuo ya, ọkụ repịakwara ọnụ ụzọ ámá+ ya niile.
13 Ọ bụ Henọn na ndị bi na Zanoa+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu;+ ọ bụ ha rụrụ ya ma tinye ibo ya,+ ihe mkpọchi ya+ na ihe ntụchi ya,+ ha rụkwara otu puku kubit ná mgbidi ya ruo Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+