Diuterọnọmi 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 mgbe Izrel dum ga-abịa ịhụ ihu Jehova+ bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ,+ ị ga-agụ iwu a n’ihu Izrel dum, ná ntị ha.+ Nehemaya 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ezra onye nchụàjà+ wee weta iwu ahụ n’ihu ọgbakọ+ nke ndị ikom na ndị inyom na ndị niile pụrụ ige ntị wee ghọta ihe,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+ Luk 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee bịa Nazaret,+ bụ́ ebe ọ nọ too; ọ banyere n’ụlọ nzukọ,+ dị ka ọ na-emekarị n’ụbọchị izu ike, o wee guzo ọtọ ka ọ gụọ ihe.
11 mgbe Izrel dum ga-abịa ịhụ ihu Jehova+ bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ,+ ị ga-agụ iwu a n’ihu Izrel dum, ná ntị ha.+
2 Ezra onye nchụàjà+ wee weta iwu ahụ n’ihu ọgbakọ+ nke ndị ikom na ndị inyom na ndị niile pụrụ ige ntị wee ghọta ihe,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa.+
16 O wee bịa Nazaret,+ bụ́ ebe ọ nọ too; ọ banyere n’ụlọ nzukọ,+ dị ka ọ na-emekarị n’ụbọchị izu ike, o wee guzo ọtọ ka ọ gụọ ihe.