Nehemaya 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe ọzọ bụ: Malite n’ụbọchị o mere ka m bụrụ gọvanọ+ ha n’ala Juda, malite n’afọ nke iri abụọ+ ruo n’afọ nke iri atọ na abụọ+ nke ọchịchị Atazaksis+ bụ́ eze, afọ iri na abụọ, mụ onwe m na ụmụnne m erighị nri gọvanọ kwesịrị ịdị na-eri.+
14 Ihe ọzọ bụ: Malite n’ụbọchị o mere ka m bụrụ gọvanọ+ ha n’ala Juda, malite n’afọ nke iri abụọ+ ruo n’afọ nke iri atọ na abụọ+ nke ọchịchị Atazaksis+ bụ́ eze, afọ iri na abụọ, mụ onwe m na ụmụnne m erighị nri gọvanọ kwesịrị ịdị na-eri.+