Ọnụ Ọgụgụ 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 A ga-agụkwara ya unu dị ka onyinye unu, dị ka ọka nke si n’ebe nzọcha mkpụrụ+ nakwa dị ka ihe dị ukwuu e mepụtara n’ebe nzọchapụta mmanya ma ọ bụ n’ebe nzọchapụta mmanụ.
27 A ga-agụkwara ya unu dị ka onyinye unu, dị ka ọka nke si n’ebe nzọcha mkpụrụ+ nakwa dị ka ihe dị ukwuu e mepụtara n’ebe nzọchapụta mmanya ma ọ bụ n’ebe nzọchapụta mmanụ.