Esta 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo na ozugbo eze hụrụ Esta nwunye ya ka o guzo n’ogige ụlọ ya, ihe ya masịrị ya,+ eze wee setịara Esta mkpanaka ọlaedo+ o ji n’aka. Esta wee bịa nso metụ aka n’ọnụ mkpanaka ahụ. Esta 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee setịara Esta mkpanaka ọlaedo ya,+ Esta wee bilie gaa guzoro n’ihu eze.
2 O wee ruo na ozugbo eze hụrụ Esta nwunye ya ka o guzo n’ogige ụlọ ya, ihe ya masịrị ya,+ eze wee setịara Esta mkpanaka ọlaedo+ o ji n’aka. Esta wee bịa nso metụ aka n’ọnụ mkpanaka ahụ.