Abụ Ọma 92:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga na-ele ndị iro m anya, na-achị ha ọchị;+Ntị m ga na-anụ banyere ndị na-ebili imegide m, bụ́ ndị na-eme ihe ọjọọ. Abụ Ọma 149:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iji bọọ ọbọ n’ahụ́ mba dị iche iche,+Baakwara mba dị iche iche mba,+ Luk 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ọ̀ bụ na Chineke agaghị eme ka ndị ọ họọrọ, bụ́ ndị na-etiku ya ehihie na abalị, nweta ikpe ziri ezi,+ ọ bụ ezie na ọ na-enwe ogologo ntachi obi+ n’ihi ha?
11 M ga na-ele ndị iro m anya, na-achị ha ọchị;+Ntị m ga na-anụ banyere ndị na-ebili imegide m, bụ́ ndị na-eme ihe ọjọọ.
7 Iji bọọ ọbọ n’ahụ́ mba dị iche iche,+Baakwara mba dị iche iche mba,+ Luk 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ọ̀ bụ na Chineke agaghị eme ka ndị ọ họọrọ, bụ́ ndị na-etiku ya ehihie na abalị, nweta ikpe ziri ezi,+ ọ bụ ezie na ọ na-enwe ogologo ntachi obi+ n’ihi ha?
7 Ya mere, ọ̀ bụ na Chineke agaghị eme ka ndị ọ họọrọ, bụ́ ndị na-etiku ya ehihie na abalị, nweta ikpe ziri ezi,+ ọ bụ ezie na ọ na-enwe ogologo ntachi obi+ n’ihi ha?