Esta 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ndị Juu ndị ọzọ bi n’ógbè dị iche iche eze na-achị+ gbakọrọ, ha wee zọọ mkpụrụ obi ha,+ ha bọkwaara onwe ha ọbọ+ n’ahụ́ ndị iro ha, gbuokwa puku mmadụ iri asaa na ise n’etiti ndị kpọrọ ha asị; ma ha emetụghị ngwongwo ha aka,
16 Ma ndị Juu ndị ọzọ bi n’ógbè dị iche iche eze na-achị+ gbakọrọ, ha wee zọọ mkpụrụ obi ha,+ ha bọkwaara onwe ha ọbọ+ n’ahụ́ ndị iro ha, gbuokwa puku mmadụ iri asaa na ise n’etiti ndị kpọrọ ha asị; ma ha emetụghị ngwongwo ha aka,