Esta 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo n’ụbọchị Ahazuirọs,+ ya bụ, Ahazuirọs nke nọ na-achị dị ka eze malite n’India ruo n’Itiopia, ihe karịrị otu narị ógbè na iri ógbè+ abụọ na asaa, Daniel 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ masịrị Darayọs ịhọpụta otu narị ndị setrap na iri abụọ ka ha na-elekọta alaeze ahụ dum;+
1 O wee ruo n’ụbọchị Ahazuirọs,+ ya bụ, Ahazuirọs nke nọ na-achị dị ka eze malite n’India ruo n’Itiopia, ihe karịrị otu narị ógbè na iri ógbè+ abụọ na asaa,