8 Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,+ ọ bụrụkwa na ọ dị mma n’anya eze imere m ihe m chọrọ na ime ihe m na-arịọ, ka eze na Heman bịa n’oriri m ga-emere ha echi, m ga-emekwa dị ka eze kwuru echi.”+
3 Esta nwunye eze wee zaa, sị: “Ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, eze, ọ bụrụkwa na ọ dị eze mma, m na-arịọ ka e nye m mkpụrụ obi m,+ m na-arịọkwa ka e nye m ndị m.+